IKPE NKWỤMỌTỌ N’AKỤKỌ IFO ALA IGBO

Authors

  • Ndidi J. Okey-Agbo Ngalaba Lingwistiks, Igbo na Asụsụ ndị ọzọ, Mahadum Naijirịa, Nsụka
  • Crescentia N. Ugwuona Ngalaba Lingwistiks, Igbo na Asụsụ ndị ọzọ, Mahadum Naijirịa, Nsụka

Abstract

Ụmịedemede Nchọcha a lebara anya n’usoro ikpe nkwụmọtọ n’ime akụkọ ifo ala Igbo. Mbunuche nchọcha a bụ iji akụkọ ifo kuzie maka ikpe nkwụmọtọ n’oge ugbua. Atụtụ ntụcha data e ji mee nchọcha a bụ atụtụ nchụta akụ nke Karl Marụ na enyi ya bụ Fredrick Engle chọpụtara. Nchọcha a gosịrị ebe dị iche ịche e ji akụkọ ifo kuzie nakwa uru ọ bara inwe ikpe nkwụmọtọ n’obodo anyị. Nchọcha a chọpụtara na akụkọ ifo so n’ụzọ e si akụzi maka ikpe nkwụmọtọ. Ọ na-atụ aro ka a na-akuzịrị ụmụaka usoro ikpe nkwụmọtọ n’akụkọ ifo mgbe ha dị obere ka ọ ga-abụ ha tolite ha anọgide n’ụzọ eziokwu. Ka e were nwee ike dozie obodo anyị maka ịdị mma.

References

Amali, S. (2014). The use of story telling to reinforce cultural values. A case of Gbayi of Abuja.

Nigerian magazine, 2 (8)¸23-30.

Eagleton, T. (1976). Marxism and Literary Criticism. London: Metheun Books.

Edeh, E.M.P. (1985). Towards an Igbo Metaphysics. Chicago: Loyola University Press.

Finnegan, R. (1976). Limba Stories and Story Telling. Oxford: Clarendon press.

Kanu, F.N. (2016). “Symbolic signs in Igbo folktales”. Ngụpụta semịna maka nzere Ph.D. Ngalaba

Lingwiistks, Mahadum Naịjirịa, Nsụka

Mbah, B.M & Mbah E.E. (2007). Azuonye: Lectures on Igbo Literature and Stylistics. Nsukka.

University of Nigeria Press.

Ngara, E. (1985). Arts and Ideology in the African Novel. London: Heinemann.

Nwadike, I.U. (1992). Ntọala Agụmagụ. Nigeria: Ifunanya Publishers.

Nwaozuzu, G.I. (2018). “Subtle Diplomacy as major themes in Igbo folktales”. Nwokoye, N.

(Ọhz.) Trail-Blazing discourse on Linguistics and Igbo. A Festschrift in honour of

Professor G.I. Nwaozuzu.

Okebalama, C.N. (2003). Mkpolite Agụmagụ Ọnụ Igbo. Enugu: SNAAP Press.

Okodo, I.A. (2011). “Igbo folktales: Positive factors for moral rebirth”. Ezenwa-Ohaeto, N.

(Ọhz.).The Perspectives of Language and Literature. Essays in honour of R.U. Uzoezie.

Okorji, R.I. & Okeke, C.O. (2011). Ọfọ and Ogu in Nkporspeech community: A Conceptual

Explication.Ikenga International Journal of Institute of African Studies, vọl.11, No.1&2.

Onyeocha, M.I. (1992).Let’s Reach for the Sky. Owerri: Asumpta press.

Ugwuoke, P.E. (2018). “Igbo Pacification Folktales”. Ngụpụta semịna maka nzere Ph.D. Ngalaba

Lingwiistks, Mahadum Naịjirịa, Nsụka

Downloads

Published

2025-01-26