AKPAMỤAKỤNAỤBA N’AKWỤKWỌ AGỤMAGỤ EDEREDE A A HỌỌRỌ
Abstract
Onye ọbụla nwere ụzọ o si enweta ihe o ji enyere ndụ aka. Ụzọ abụọ mmadụ nwere ike isi kpaa akụ bụ usoro ezi akpamụ akụ na usoro ajọ akpamụ akụ. A hụtara ezi akpamụ akụ dị ka mmadụ ịkwụba aka ya ọtọ mgbe ọ na-achụ ihe enwemenwe ndị a, ebe ajọ akpamụ akụ bụ mmadụ isi n’ụzọ ọjọọ were na-achụ ihe enwemenwe.Etu ụfọdụ mmadụ si akpa akụ ugbua na-agba anya mmiri. Ụfodu ndị odee esila n’ederede ha gosipụta etu ndị mmadụ si akpa akụ ma n’ezigbo ụzọ ma n’ajọ ụzọ. Akwụkwọ ndị a gbadoro ụkwụ wee mee nchọcha a bụ Mmiri Ọkụ E ji Egbu Mbe na A Chọwa Isi Ọchụ. Ọ bụ atụtụ Saịkoanalisis ka a gbasoro wee mee nchọcha a. A chọpụtara na e nwere ọtụtụ ihe ga-akpalite mmadụ ịkpa akụ. Ihe ndị ahụ gunyere: agụụ ịchọta ihe ọ ga-eri, inwe ebe obibi,iyi akwa, ihe ndị a dị onye ọbụla dị ndụ mkpa. A chọpụtakwazịrị na ụfọdụ ndị mmadụ nwere ike inwe akụ na ụba ga-ezuru ha na ụmụ ụmụ ha mana oge ụfọdụ, oke ọchịchọ, anyaukwu, oke akpịrị na afọ eju ala anaghị ekwe mmadụ zuru ike. A tụrụ anya na ederede a ga-enye aka kwalite ezi akpamụ akụ na ụba ma katọkwaa ajọ akpamụ akụ n’ihi na o nweghị mgbe mmụọ onye nọ n’ajọ ụzọ ji enwe ezumike.References
Alan, O.R. (1992). Personality: Theories and Process. New York: Harper Perennial.
Bridge, A. (2010). Acquiring Wealth. USA: Wadsworth Centage.
Dobie, A.B. (2009). Theoryinto Practice: An Introduction to Literary Criticism. New York:
Wadsworth.
Dobie, A.B. (2012). Theoryinto Practice: An Introduction to Literary Criticism. (3
rd ed.) New
York: Wadsworth.
Eleke, I. (2015, Feb. 8-14). “New Wave of Okada Robbery” FIDES vọl. 24, No. 7, ihu 1 & 4.
Epom, U. (2012). Wealth are valuable possessions. Lagos: Matag Printing.
Eze, A. (2012). Corruptive Practices in Nigeria. Enugu: Format Publishers.
Ezenyilimba, I. (2014, May 25-31). “End ofRoad for Fake Seminarian”. FIDES vọl. 22, No. 19,
ihu 1 & 20.
Ezenyilimba, I. (2015, June 27- July 4). “Endof Road for Chapel Thief at Ifitedunu” FIDES vọl,
No. 26, ihu 1-4.
Igbokwe, C. (2017, July 29). “ShockingRevelations by Captured Herdsmen, How we make money
by killing and kidnapping” Saturday Sun vọl. 14, No. 759, ihu 4-5.
Igbokwe, C. (2017, June 7). “TheUntold Story of Nigeria’s Billionaire Kidnapper” Saturday Sun
vọl. 14, No. 753, ihu 6-7.
Kalat, J.W. (2008). Introduction to Psychology. (8
th ed.) New York: Thomson Wadsworth.
Kwnman, A.T. (1980). “Wealth Maximization as a Normative Principle”.The Journal of Legal
Studies. doi:1086/467637.
Mbah, B.M. & Mbah, E.E. (2007). Azuonye: Lectures on Igbo Literature andStylistics. Nsukka:
University Press.
Merian, O. (2016). Dictionary.com, LLC. https://www.merian-webster.com> wealth. E wetere na 9
September, 2017.
Ofomata, C.E. (2009). A Chọwa Isi Ọchụ. Enugu: Format Publishers.
Onwumelu, A. (2013, August, 24-30). “18 Year-Old Human Trafficker Arrested in Awka” FIDES
Vọl. 20, No. 33, ihu 1-2.
Onwumelu, A. (2014, December, 14-20). “Child Trafficking and Kidnapping” FIDES vọl. 22, No.
, ihu 1-2.
Silvio, V. (2013). A Theory of Global Civilization: Rationality and the Irrational as the Driving
forces of History. USA: Kindle Ebooks.
Ubesie, T.U. (1974). Mmiri Ọkụ E ji Egbu Mbe. Lagos: Longman Nigeria Plc.