Nkàḿmā Dịn’Ejije Mmọnwụ Ijele
Abstract
Ụmịedemede Edemede nchọcha a lebara anya n’ejije mmọnwụ Ijele dị ka otu n’ime ejije ọdịnala e nwere n’ala Igbo. Mmọnwụ Ijele nwere ọnọdụ dị elu na ndụ ndị Igbo, nke naọ bụnnukwu ihe nkiri nye ọtụtụ mmadụndịna-achọụzọ ha ga-esi jee nkiri ya mgbe ọ na-agba n’ama. Mana nnukwu ihe nkiri a enwetabeghi ọnọdụ ya n’imeejije mmọnwụ dị ka otu n’ime ejije ọdịnala Igbo, n’ihi na a hazibeghi ya n’ụzọ pụrụ iche.Ebumnuche edemede a bụ ka e si na ya chetara ụmụafọ Igbo na ọ bụ ‘nkụdị na mba na-eghere mba nri’. Nke a mere naa bagidere edemede nchọcha a, ka e wee si naya hazie ma zipụta etimmmọnwụ Ijele dị ka ejije ọdịnala Igbo. E mere nchọcha a n’agụmagụọdịnala ma bụrụ n’isiokwu na-ezipụta na e nwere nkamma dịn’etim mmọnwụ Ijele n’ịhazi ya dị ka ejije ọdịnala Igbo. Ụdịdị nchọcha a bụ nke si n’ihe a hụrụ n’anya na n’ajụjụ ọnụ. Atụtụ e ji tụchaa edemede nchọcha a bụ atụtụ ọdịdị nke na-ele ọrụnka anyadị ka ihe zuruoke ma maa mma n’onwe ya. Ebe ndịọzọ a chụgara nta ihe e dere n’edemede a bụ ọbaakwụkwọnantaneti.A tụchara ụsa dị iche iche e si n’ụzọ ndị a nweta, nke e si na ha chọpụta na etim mmọnwụ Ijele bụ omenala si na nkwenye na mmụọ. Ọ bụ ejije nwere ọtụtụ njirimara ejije ọdịnala nke e si na ha ezipụta ǹkàḿmā atọ bụ: ǹkàḿmā keanya, ǹkàḿmākentị na ǹkàḿmākeọnụ. Ọ bụ njirimara ejije na nkamma ndị a mere ka ejije mmọnwụ Ijele bụrụọ pụrụ iche n’ejije mmọnwụ niile e nwere n’ala Igbo. Edemede a ga-abara ọhanaeze na onye ọ bụla nwere mmasị na mmọnwụ nakwa n’ejije mmọnwụ Ijele uru.References
Adeoti, G. & Elegbeleye, S. O (2005). “Satire as Anụiety Reducation Techniọue: A Case
Study of Wole Soyinka’s Drama”, N’Olateju, M, & Oyeleye, L. (ọhz.)
Perspectives On language, and Literature. Ibadan: Intec Printers. ihu: 303-321.
Amankulo, N. (2002). “The Art of Dramatic Art in Igboland”. N’Ofomata, G.E.K. (ọhz)
A Survey of the Igbo Nation. Onitsha: Africana ihu: 399-412.
Ani, E. I. (2011). “Can we Dispense with the Arts?”N’Agu, D. C. (ọhz.) Unizik Journal
of Arts and Humanities, Awka: Fab Anieh. ihu: 26-64.
Aniakor, C. C. (1982). “Igbo Aesthetics: An Introduction.” Na Nigeria Magazine. Lagos:
Department of Culture, Federal Ministry of Yotuhs and Culture. No.141.
____________ (2002). “Art in the Culture of Igboland.” N’Ofomata, G. E. K. (ọhz.) A
Survey of the Igbo Nation. Onitsha: Africana.ihu:300-349.
Anih, S. C. (1992).Religious Ecumenism and Education for Tolerance in Nigeria. Enugu:
Snaap Press.
Aristotle, (4th 330 BC). The Poetics. Na Butchor, S. H (ọhz.) The Project Gutenberg
EBook of Poetics.
________ (4th 330 BC). AristotlePoetics. http://Aristotle Poetics/114479. html. E wetara
na ntaneti na 03/02/09.
Asigbo, A. C (2012). “Transmutations in Masọuarade Costumes and Performance: An
eụamination of Abuja Carnival 2010”. N’Agu, D. C. (ọhz.) Unizik Journal of
Arts and Humanities. Awka: Fab Anieh. ihu:1-13.
Awugosi, N. M. (2009). “Explain the origin of Drama, Discuss the African Drama and
the Impact of Festivals and Rituals on African Drama. Justify the Igbo Belief that
Drama Originated from Masọuarade. History of Different Eras of Drama”. E
bipụtabeghị ya. Ngalaba amụmamụ Igbo, Afrịka na Eshia, Mahadum Nnamdị
Azikiwe, Ọka.
Coleridge, S. (1974). “Progress of the Drama”. Na Dukore, B. (ọhz.) Dramatic Literature
and Criticism: From Greeks to Grotowski. New York: Holt, Reinhart, and
Winston.
Dobie, A. B. (2012). Theory into Practice: An Introduction to Literary Criticism. Boston:
Wadsworth.
Ibekwe, E. U. (2009). “Royal Music in African Culture: Igbaeze of the Igbo of Sotuh
East Nigeria as a Paradigm”. N’Oguejiofor, J. O. & Odimegwu, F. H. (ọhz.)
Unizik Journal of Arts, and Humanities. Awka: Valid Publishing. ihu: 66-74.
Ikeokwu, E.S. & Onyejekwe, M.C. (2004). Mmalite Ọmụmụna Nghọta Ejije
IgboỌdịnaala na Ọlorọọhụụ. Enugu: Cidjap Press.
Isichie, E. (1976). A History of Igbo People. London: Macmillian Press.
Kennedy, Ụ. J.& Gioia, D. (2007). Literature: An Introduction to Fiction, Poetry, Drama
and Writing. Nee York: Library of Congress Cataloging-in-Publication Data.
Mvula, E. S. T. (1990). “The Performance of Gule Wamkulu-An Introduction,”
N’Okpewho, I. (ọhz.) The Oral Performance in Africa. Ibadan: Spectrum Books.
Nwachukwu, E. O. (2003). “Rythms of Igbo Spiritism: A Reflection on some Igbo Music
and Dances associated with the Belief in Spirits”. N’Umeogu, B. (ọhz.) Ogirisi:
A New Journal of African Studies. Amawbia: Lumos Press. ihu: 160-175.
Nwadike, I. U. (2003). AgụmagụỌdịnala Igbo. Onitsha: Africana.
Nwanaju, U. T. (2008). “Illumination, and Aesthetics in Stage Production: From Candle
to Mc-Candles’”. Na Nwadigwe, C. E (ọhz.) Applause: Journal of Theatre, and
Media Studies. Enugu: Academic Publishing. ihu: 95-106.
Nzekwu, O. (1981). “Masọuerade”. N’Ogunbiyi, Y. (ọhz.) Drama and Theatre in
Nigeria: A Critical Source Book. Lagos: Nigeria Magazine. ihu: 131-135.
Obasi, G. O. (2010). “The Role of Audience in a Drama and Theatre, Compilation of
Modern Igbo Drama Books Starting from the First.” E bipụtabeghị ya. Ngalaba
amụmamụ Igbo, Afrịka na Eshia, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka.
Obuh, O. S. (1992). “Drama as Instrument for Mass Mobilization: A Critical Analysis of
some MAMSER Drama Programmes in Nigeria.”Na Malomo, & Gbilekaa (ọhz.)
Theatre, and Politics in Nigeria. Ibadan: Caltop Publishers.
Ogu-Raphael, I. (2009). “The Ritual Construct in Nigerian “Home Video” Films”.
N’Oguejiofor, J. O., & Odimegwu, F. H. (ọhz.) Unizik Journal of Arts, and
Humanities. Awka: Valid Publishing. ihu: 63-76.
_____________(2009) “The Medium of Theatre as an Alternative Conflict Resolution
Mechanism: A Case for the Niger Delta”, N’Oguejiofor, J. O. & Odimegwu, F.
H. (ọhz.) Unizik Journal of Arts, and Humanities. Awka: Valid Publishing. ihu:
-85.
Ọkunna, E. (2010). “The Stylistic and Konographic Consideration of Awka Ndiagu
Pottery and the Igbo Aesthetic Evaluation.” N’Oguejiofor, O. (ọhz.) Unizik
Journal of Arts, and Humanities. Awka: Valid Publishing. ihu: 83-94.
Richard, W. (ọhz.) (1998). Memory, and Potcolony: African Anthropology, and the
Critiọue of Power. London: Zeb Books.
Ugonna, N. (1983). Mmonwu: A Dramatic Tradition of Igbo. Lagos: University Press.
Wimsatt, & Beardsley (2015). “The Intentional Fallacy”.http://wimsatt/beardsley /the
international fallacy.html. E wetara na ntaneti na 03/02/015.
Ndị agbara ajụjụọnụ
Edozie, U. (2015). Ọ bụ onye Nteje gbara afọ iri ise na asatọ, ọ bụ onye ọrụ ugbo. Okwu
ọnụ ya banyere etimmmọnwụ Ijele na Nteje 04/04/015.
Ibeh, A. (2015). Ọ bụ onye Ụmụeri gbara afọ iri ise na anọ, ọ na-arụọrụ ugbo ma naemekwa dibịa. Okwu ọnụ ya banyere etimmmọnwụ Ijele n’Ụmụeri 17/4/015.
Ikem, C. (2015). Ọ bụ onye Nteje gbara afọ iri atọna asaa, ọ bụ onye ọrụ ugbo. Okwu
ọnụ ya banyere etimmmọnwụ Ijele na Nteje 13/04/015.
Ekweọba, E. (2015). Ọ bụ onye Ụmụeri gbara afọ iri ise na abụọ, ọ na-azụ ahịa. Okwu ọnụ ya banyere etimmmọnwụ Ijele n’Ụmụeri 17/4/015.
Iloegbunam, P. (2015). Ọ bụ onye Ụmụọba Anam gbara afọ iri asaa na otu, ọ bụ onye
ọrụnka. Okwu ọnụ ya banyere ọrụnka na etimmmọnwụ Ijele n’Ụmụọba Anam
/03/015.
Nnekwe, A. (2015). Ọ bụ onye Ụmụọba Anam gbara afọ iri asaa na ise, ọ bụ onye ọrụ
ugbo. Okwu ọnụ ya banyere mmọnwụ Ijele n’Umuọba Anam 11/4/015.
Nwakaeze, S. (2015). Ọ bụ onye Nteje gbara afọ iri anọ na asatọ, onye nkụzi ụka. Okwu
ọnụ ya banyere etimmmọnwụ Ijele na Nteje 07/04/015.
Nweke, M. (2015). Ọ bụ onye Nteje gbara afọ iri ise na asatọ, onye ọrụaka ma na-etikwa
Ịgba. Okwu ọnụ ya banyere etimmmọnwụ Ijele na Nteje 24/04/015.
Nweke, O. (2015). Onye Ifite Ogwuari gbara afọ iri ise na atọ, ọ bụ onye ọrụ bekee.
Okwu ọnụ ya banyere etim mmọnwụ Ijele n’Ifite Ogwuari 15/04/015.
Ọbadiegwu, U. (2015). Ọ bụ onye Ụmụeze Anam gbara afọ iri isii na ise, ọ na-azụ ahịa.
Okwu ọnụ ya banyere egwu mmọnwụ Ijele n’Ụmụeze Anam 10/4/015.
Ọkafọ, N. (2015). Onye Mmịata Anam gbara afọ iri asaa na ise, ọ na-azụ ahịa. Okwu ọnụ
ya banyere etimmmọnwụ Ijele na Mmịata Anam 11/4/015.
Udeọba, O. D. (2015). Onye Iyiọra Anam gbara afọ iri anọ, ọ na-azụ ahịa. Okwu ọnụ ya
banyere etimmmọnwụ Ijele n’ Iyiọra Anam 03/03/015.
Udealọ, S. C. (2015). Ọ bụ onye Oroma Etiti Anam gbara afọ iri anọ na ise, onye ọrụ
Bekee. Okwu ọnụ ya banyere etimmmọnwụ Ijele n’ Oroma Etiti Anam
/03/015.