ỌDỊDA ALỤMALỤ: AJỌ IKUKU SERE ELU N’AGỤMAGỤ IGBO NDỊ A HỌỌRỌ
Abstract
Ụmịedemede Ọdịda alụmalụ bụ ihe ekwesịghị ka e cheta ya n’ime alụmalụ ọ bụla n’ihi na ọ bụ ikuku ọjọọ nke anaghị ekutere ndị ọ gbasara ihe ọma. Ụdị ọnọdụ ọjọọ a bụ ihe kpaliri mmụọ ndị odee a mere ha ji chọọ ịmata ka isiokwu a siri see elu n’agụmagụ Igbo ndi a họọrọ. E ji agụmagụ Igbo anọ mee nchọcha a. Ha bụ Isiakwụ dara n’ala nke Tony Ubesie dere, Isi kote ebu nke Fidelis Ihentuge dere, Uru nwa nke J.C. Maduekwe dere na Nkọlị nke Tagbo Nzeako dere. A gbasoro usoro ntule ndịna wee hazie ya. Nchọcha a chọpụtara etu ndị Igbo si ahụ ọdịda alụmalụ, ụfọdụ ihe na-akpata ọdịda alụmalụ, ka ọnọdụ a siri see elu n’agụmagụ Igbo ndị a họọrọ nakwa ụzọ ndị e nwere ike isi gbochie ọnọdụ a n’ime alụmalụ. Ndị nchọcha a mechiri site n’ikwu na ndị mmReferences
Amato, P.R. & Denise, p. (2003). People’s Reasons for Divorcing. Journal of Family Issues Vọl.
No 5. Ihe e wetara na ntaneetị 14/4/2018.
Ihentuge, F.A. (1981). Isi kote ebu. Ibadan: Macmillan Nigeria Publishers
Kristi, W. & Aleụandra, D. (2006). Divorce and Adult Psychological Well-being: Clarifying the
Role of Gender and Child Age. Journal of Marriage and Family 68 (1178-1196). Ihe e
wetara na ntaneetị 12/4/2018.
Maduekwe, J. (1978). Uru nwa. Ikeja: Longman Nigeria.
Mbosowo, D. (1994). The Extent and Rate of Divorce in Plateau State Nigeria 1980 to 1988.
Journal of Divorce &Remarriage (21)3-4 147-170 dol:10.1300/j087v2/m0308. Ihe e
wetara na ntaneetị 14/4/2018.
Nzeako, T. (1973). Nkoli. Ikeja: Longman Nigeria.
Ogbalu, F.C. (1979). Omenala Igbo. Onitsha: University Publishers
Omoge, M.I. (2013). Critical Issues in Marriage Failure in Benin City Nigeria: Signaling the Way
Forward. European Scientific Journal vọl 9 no 5 324-337.
Osuagwu, B.I.N. (1979). Ndị Igbo na Omenala Ha. Owerri: Macmillan Nigeria Publishers.
Ubesie, T. (1973). Isi Akwu Dara n’Ala. Ibadan: University press.
Ubesie, T. (1978). Odinaala Igbo. Ibadan: Oxford University Press.
https://relevantmagazine.com. Ihe e wetara na ntaneetị 12/4/2018.