AKARA IHU DỊ ICHE ICHE : OZI NA MPỤTARA HA

Authors

  • Euphemia Chinazọm Jideofor Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrịka na Eshia Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka

Abstract

Ụmịedemede Akara ihu bu ̣ ̣ ozi niile ndị ahụ a na-enweta n’ịkpa ụbụbọ ma ọ bụ na mmekọrịta izugbe site n’ihu. Akara ndị a bụ akara metụtara isi, anya, ihu niile, ọnụ na imi. Ihe kpalitere mmụọ nwa nchọcha bụ na ọtụtụ achọpụtabeghị na o nwere ezimozi akara ihu dị iche iche nwere ma ya fọdụzịa ịmata mkpa ọ dị n’izi ozi. N’agbanyeghị nke ahụ, ha na-apụta ihe n’ọnọdụ mmekọrịta ọ bụla ma bụrụ ọkpụrụkpụ ngwa e ji ekpebi ka agwa anyị na nke ndị ọzọ dị. Ebumnuche nchọcha a bụ ịchọpụta mpụtara akara ihu dị iche iche, ịchọpụta ozi dị iche iche akara ndị ahụ na-ezi na ịchọpụta uru akara ihu bara n’omenala Igbo. Nchọcha a bụ nke sọvee. Nwa nchọcha ji ajụjụ ọnụ ọ gbara ndị mmadụ nweta ngwa nchọcha ya. Ndị e ji mee nchọcha a bụ ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị ndị Anambara bi n’Ọnịcha. A gbasoro atụtụ nke akara wee kọwaa ngwa nchọcha a . Nchọpụta e nwetara gosiri na e nwere ọtụtụ mpụtara ihu nke ụfọdụ bụ: ihu mgbarụ, ihu ụfụ, mgbagwọju anya, ịrọ anya, dg. A chọpụtakwara na o nwere ọtụtụ ozi akara ihu ndị a na-ezi, nke gụnyere: ‘isu imi’, nke ozi ya bụ ịkwa emo, ‘mgbagwọjuanya’, nke ozi ya bụ ntụmadị, ‘ihu ụfụ’, nke ozi ya bụ ahụ ụfụ, dg. A chọpụtara na uru akara ihu bara gụnyere na: ọ na-adị ngwa n’izi ozi, onye ọ bụla na-eji ya ezi ozi, ọ bụ ihe e ji akọ na uche eme. Nwa nchọcha na-atụzị aro ka e webata nkụzi na ọmụmụ akara ndị a na ndị ọzọ n’ogo ụlọ akwụkwọ dị iche iche nke ọma ka e nwee ike mụta ha etu o kwesiri.

References

Abercrombie, D. (1968). Paralanguage. British journal of disorders of communication .3;55-59.

Agyekum, K. (2004). The socio-cultural concept of face in Akan communication. Pragmatics

and Cognition, 10(1); 27-55.

Akaan, S. S. (2010). Nonverbal communication: The semiotics of facial eụpression in Tiv.

Nguputa semina maka nzere Ph.D., Mahadum Naijiria, Nsụka.

Anagbobu, P.N., Mbah, B.M. & Eme, C.A. (2010).Introduction to linguistics.

Awka: J.F.C .

Asadu, A. N. (2013), “Mpụtara akara ihu dị iche iche n’Igbo”. Ngụpụta semịna maka nzere Ph D.,

Mahadum Naịjirịa, Nsụka.

Atitono, S.A. (2006). The semantics of facial expression in Gurene. Akwụkwọ a gụpụtara na

th West African Linguistics society Conference (WALSC), a chịkọwara n’Ọuidah, Benin

Republic na Julai 30-Ọgọst, 6 2006.

Bloomfield, L. (1933). Language. New York: Henry Holt.

Burns, J. (2009). Facial expression. BBC News;14 Ogost , 2009.

Crystal, D. (1997). The Cambridge encyclopedia of language. (mbgh. 2), Cambridge: Cambridge

University Press.

Danesi, M. (1994). Messages and meanings: An introduction to semiotics.Toronto: Canadian

scholars’ press.

Eco, U. (1976). A theory of semiotics. London: Macmillian.

Eibl-Eibesfeld, L. (1973). The eụpressive behavior of the deaf and blind born. Na M. Von Cranach

& I. Vine, (ọhz.) Social communication and movement. New York: Academic Press.

Eke, J. G. Ị2001}. Igbo-English dictionary (ọkọwa`okwu) Enugu: New generation books.

Ekman, P. (1978). Facia signs: Facts, fantasies, and possibilities: Na T. Sebeok (ọhz) sight, sound

and sense. Bloomington: Indian University Press.

Ekman, P. (1994). “Strong evidence for universalities in facial eụpression”. A reply to Russell’s

mistaken critiọue. Psychological bulletin .115-34-38.

Fitzgerald, J. (1966). Pierce’theory of signs as a foundation for programming. The Hague:

Mouton.

Hager, J. C. (1983) . The inner and outer meaning of facial expressions. NewYork: Guilford.

Hudson, R.A. (1996). Sociolinguistics. (mbgh.2). Cambridge. Cambridges University press

Hybel, S. & Weaver, R .L. (1989). Communicating effectively. New York: Random House.

Matsumoto, D. (1992). More evidence for the university of a contempt expression. Springer

Netherlands. Journal on motivation & emotoin. 16(4): 12-14.

Morris, C.S. (1971). Writing on the general theory of signs. The Hague: Mouton.

Nwaozuzu G. I. (2008). Dialects of Igbo language. Nsuka. University of Nigeria Presss

Ngoesi, M.C. (1993). Ncḥikọta iheọṃumụ nke asụsụ Igbo. Nkpor: optimal perss

Nwalozie, N. F. (2011). Lingustics and eụtralingustics criteria for distinguishing language

and dialect. Ngụp ̣uta semịna maka nzere M.A, Mahadum Nạijirịa, Nsụka.

Nworogu, B.G. (1991) Education research: Basic issues & methodology. Ibadan: Wisdom

Publishers.

Odo, C.O. (2011). Linguistics and eụtralinguistics criteria. Ngụpụta seṃina maka nzere M.A,

Mahadum Nạijirịa, Nsụka..

Pierce, C. S. (19770. Semiotics and signifies (ọhz.) Charles Hardrick. Bloomington I. al: Indian University

press.

Downloads

Published

2025-01-26