AHA OSISI NSỌ ỤFỌDỤ: URU HA BAARA NDỊ iGBO
Abstract
Ụmịedemede Aha bụ ihe e jiri mara mmadụ, anụmanụ, ihe ndị na-eku ume maọbụndị anaghị eku ume.Osisi nso bụ otu n’ime osisi Chinekekere nke nwere ugwu na nsọpụrụ n’ụzọ pụrụ iche n’ala Igbo. Ihe kpalitere mmụọ nwanchọcha ime nchọcha a bụ ime kandị mmadụ mata mkpa osisi dị n’ala Igbo, ugwu na nsọpụrụ osisi ụfọdụ nwere nke ọtụtụ ụmụafọ Igbo amabeghị ruo taa. Nwanchọcha ahụbeghị onye merela nchọcha iji chọpụta ha. Ihe nwanchọcha bu n’obi bụ ịchọpụtagasị aha osisi ndị ahụ ma detuo ha n’akwụkwọ. Ebumnoobi ọzọ bụ ime ka anya ụmụafọ Igbo meghee n’ịchọpụta na osisi ụfọdụ ha na-ahụ kwa mgbe nwere ọrụ pụrụ iche ha na-arụgasị n’ala Igbo. Atụtụmgbakwasa ụkwụ nchọcha a bụ atụtụ njirieme na atụtụ nrụgaara aka. Nchọcha a gosịrị na ụfọdụ osisi e nwere n’ala Igbo nwere ndị na-ezipụta adịm ọcha dị ka n’ọfọ, ụdara na-egosi obi ụmụaka, ogirisi na-egosi oke ihe maọbụ ihe mwute. Nchọcha a bụ nchọcha nkọwasị na nkọwami. Ebe nwanchọcha siri wete ngwa nchọcha ya bụ n’akwụkwọ ọgụgụ dị iche iche, ajụjụ ọnụ ọ gbara ndị maara ihe ekwe na-akụ n’ebe osisi dị n’ala Igbo.A chọpụtara na osisi ụfọdụ nwere ugwu na nsọpụrụ pụrụ iche n’ala Igbo karịa ibe ha, ọmụmaatụ: ‘ogirisi’ na-enye aka n’ịkpa oke ala mmadụ na ibe ya, ‘ọfọ’ na-ezipụta eziokwu n’ebe ọ pụrụ iche. N’ikpeazụ, nwanchọcha mejupụtara ebumnoobi ya site n’ime ka a mata na osisi e nwere n’ala Igbo dị ụzọ abụọ; osisi nsọ na osisi nkịtị.References
Abarrg, A. (1991). “The significance of names in Ghanaian drama”. N’ime Journal of Black
Studies. Vọl. 22 No. 2 Ihu 157-167.
Agbedor, J. (2005). “The Similarities between naming practices among Ewe in Ghana and GuinMina in Togo”. E wetara na University of
Ghana.http://ugspace;ug.edu.gh31language/linguistics na 27July,2016.
Agyekum (2006). “Anthropological and Philosophical notions of Akan. Personal names”. E wetara
na University of Ghana http://ugspace;ug.edu.gh31 language/linguistics na 25 July, 2016.
Amamgbo, O. C. (2011). Ogechukwu ka mma. Ọnịcha: Ben-Cons Publishers.
Anaedo, A. A. (2009). Ọjị mkpụrụndụ. N’Ọja. Journal of Departmental of Igbo, African and
Studies, Awka. Nnamdị Azikịwe University. Ihu 206-226.
Bernhardt, S. (2001). African names, reclaim your heritage. South Africa: Struik Publisher.
Carol, M. (2011). The sacred tree. Ancient and medieval manifestations. Cambridge: Scholar
Publishing.
David, H. (2013). People tree: Worship of trees in northern India. Oxford; Oxford University
Press.
Ekwealọ, C. C. (1996). Omenala na ewumewu ndị Igbo. Ọnịcha: Africana First.
Frege, G. (1952). “On sense and reference:Translations from philosophical writings of Gofflob
Frege”Oxford: Blackwell.
Geertz, P. (2006). Person, time and conduct in Bali. An essay in cultural analysis. Program
cultural report series. Yale: South East Asian Studies.
Hallowell, A. I. (2005). The self and its behavioural environment in culture and
experience.Philadelphia: University of Pennsylvania Press.
Ilogu, E. (1974). Christianity and Igbo culture. Ọnịcha: University Publishing Company.
Mbiti, J. S. (1977). African religion and philosophy. London: Edinal.
McGraw, H. (1993). The school dictionary 3. New York: Macmillan.
Nwigwe, B. (2001). “Naming and being Philosophical investigation on names and objects with
special reference to Igbo anthroponyms” E wetere nwww.naming.1phil212…//antro.com
na 26 July, 2016.
Nzeako, J. U. T. (1979). Omenala ndị Igbo.Ibadan: Longman.
Obaji, C. N. (1982). Language: Philosophical magazine. Ikot Ekpene: Bigard. Memory Seminary
Press.
Okodo, A. I. (1988). “Title names of traditional rulers in Anambra State:A sociolinguistic
analysis”. Ederede maka nnwete nzere, Mahadum Naịjirịa, Nsụka.
Onumajuru, V. C. (2007). “ A semantic and pragmatic analysis of Igbo names”. E wetere
nawww.Afrejo.net/journals/.../roll0no2art.cmna 26th July,2016.
Simon, S. (1975). Webster’s new encyclopedia dictionary: London: Sacramento.
Sutherland, E. T. (1991). Marriage of Anansewa. England: Longman.
Ubahakwe, E. (1981). Igbo names: Their structure and their meanings. Ibadan: Daystar Press.
Uchegbu (2010). “Infancy Rites among the Igbo of Nigerian”. Research Journal Studies-Issue. E
wetere na www.researchjournal//aca.org/LI..%1’AS na July,2016.
William, B. (2005). The new encyclopedia Britannica, Vọl. 24 Marcropedia. U.S.A. Encyclopedia
Britannica Inc.
Zawawi, S. M. (1998). African muslim names: Images and identities. Trenton: African World
Press.
Ụfọdụ ndị nwanchọcha gbara ajụjụ ọnụ
Mz.Odoh Ezea, onye ọrụugbo gbara afọ 120. Onye Nsụka.
Mz. Epunam Nwosu, onye ọrụugbo gbara afọ 91. Onye Ọkịja
Mz. Olebunne Jude, onye dibịa mgbọrọgwụ na mkpa akwụkwọ gbara afọ 88. Onye Njaba
Mz. Ajaegbo Okwelogu, onye ọrụugbo gbara afọ 87. Onye Ọkịja
Ork. Enyosiobi, Rita, onye ọrụoyibo lagoro ezumike, gbara afọ 84. Onye Ọba
Ork. Agbazuo. Mgboafọ, onye ọrụugbo gbara afọ 83. Onye Ọkịja
Mz. Ogujiofo, Reuben, onye ọrụ capịnta gbara afọ 82. Onye Nimo