NTULEKỌRỊTA ỌDỊDỊỤDAASỤSỤ BEKEE NA NKE OLUNDỊ ỌNỊCHA IGBO: NSOGBU NYERE ONYE NA-AMỤ BEKEE DỊ KA ASỤSỤ NKE ABỤỌ

Authors

  • Onwudiwe, Annastasia Nwanneka Department Of Igbo, African and Communication Studies, Nnamdi Azikiwe University, Awka
  • Christian E. C. Ogwudile Department Of Igbo, African and Communication Studies, Nnamdi Azikiwe University, Awka

Abstract

Ụmịedemede Mkpa ọmụmụ asụsụ Bekee bara na Naịjirịa ugbu a, kpatara ndị Ọnịcha ji amụ ya dị ka asụsụ nke abụọ ha, mana n’agbanyeghị ogologo afọ a mụgoro ya, a chọpụtara na e nwere mbufee nke olunne n’ọmụmụ asụsụ nke abụọ. Ọ bụ ya kpatara isiokwu nchọcha a jiri bụrụ “Ntulekọrịta Ọdịdị Ụdaasụsụ Bekee na nke Olundị Ọnịcha Igbo: Nsogbu nyere Onye na-amụ Bekee dị ka asụsụ nke abụọ”. Ebumnobi nchọcha a bụ ịmata ebe e nwere myiri na ndịiche n’ọdịdịụda asụsụ abụọ ahụ, tinyere ụdị nsogbu na-esite na ndịiche ọdịdịụda asụsụ abụọ apụta,. Usoro a ga-agbaso were mee nchọcha a bụ usoro nkọwa ma jiri atụtụ ntulekọrịta asụsụ Lado (1957) wee gbadoụkwụ. Nchọcha a chọpụtara na olu Ọnicha enweghị ụdaasụsụ ndị a: /n/, /ʒ:/ na /ǝ/, ọzọ na olu Ọnicha enweghị ụdamkpi dị ka /ǝu/, /ei/, /ɔi/. Ọzọkwa, ha enweghị ike ịkpọ ụdaeze ndị a: /ɵ/ na /ð/. Nwanchọcha na-atụ aro ka ndị Ọnịcha tinye uchu n’ọmụmụ asụsụ Bekee bịakwa na-arịọ ka gọọmenti lebaa anya n’iwe ndị nkuzi n’ọrụ ma hụ na ọ bụ ndị maara ihe ekwe na-akụ na lingwistiks bụ sayensị asụsụ

References

Adeyanju, T.K. (1989). Sociolinguistic and Language Education: An African Perspective. Zaria. E

bipụtabeghị ya.

Ellis, R. (1985). Understanding Second Language Acquisition. Oxford: OUP.

Lado R. (1957) Linguistics Across Cultures. Ann, Abor: University of Michigan Press.

Lee, W.R. (1968). Thoughts on Contrastive Linguistic in the Context of Language Teaching.

Washington D.C: Georgetown University Press.

Odewumi, A.O. (2001). A Review of the Nigerian Language Provision in the National Policy of

Education. Journal of Education, 1(1), 80 – 85.

Ofili, N.D., Chukwu, A.O., & Anozie, C.C. (2012). Lingwistik Sayensi Asụsụ. Enugu: Computer Edge.

Oluikpe, B.O. (1978). English in Igboland: A Contrastive Study of Igbo Syntax. Onitsha: Africana

Publisher.

Onuigbo, S., & Eyisi, J. (2008). English Language in Nigeria: Issues and Development. Nsukka:

Global Publishers.

SPILC (1985). Okaasụsụ Igbo: Igbo Metalanguage. The Society for Promoting Igbo Language and

Culture.

Downloads

Published

2025-01-27