Myiwere: Ọgbatauhie nye ọmụmụ asụsụ Igbo dịka asụsụ nke abụọ

Authors

  • Chidimma E. Mgbemena Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrika na Nzikọrịta Ozi Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka
  • Chinweude Ugochukwu Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afrika na Nzikọrịta Ozi Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka

Abstract

Ụmịedemede Asụsụ bụ ụzọ mmadụ na ibe ya si emekọrịta site n'ịgbanwerịta echiche na ọchịchọ obi, jiri akara ọdịmara ndị nwe asụsụ ahụ kwekọrịtara na ya, ka e wee nwee nghọta zuru oke. Asụsụ Igbo dịka asụsụ mba ụwa ndị ọzọ nwere okwu ndị a kpọrọ myiwere. Myiwere bụ mkpụrụokwu ndị ahụ yiri onwe ha n'odide na mkpọpụta, mana nghọta ha dị iche iche. Myiwere so n'otu ihe na-ebutere onye na-amụ asụsụ Igbo dịka asụsụ nke abụọ ọgbatauhie. Fromkin na ndị ọzọ (2003:179) kwuru na myiwere na-eweta mgbagwoju anya n'asụsụ. N'ihi mgbagwoju anya a myiwere na-eweta n'asụsụ nke bụ ọgbatauhie nye onye na-amụ asụsụ Igbo kpalitere mmụọ nwanchọcha ileba anya n'isiokwu a. Ebumnobi ederede a bụ ịchọpụta ihe ndị nwere ike iwetara onye na-amụ asụsụ Igbo ọgbatauhie, ịchọpụta ụdị ọgbatauhie myiwere naewetara ọmụmụ asụsụ Igbo dịka asụsụ nke abụọ. N'ikpeazụ, ederede a chọrọ ịmatakwu ụzọ ndị e nwere ike isi gbochie nsogbu a chere ọmụmụ asụsụ Igbo n'ihu. Usoro a gbasoro wee mee nchọcha a bụ usoro nkọwa. Ederede a ji atụtụ nseke mmejọ nke Pit Corder 1967 wee rụọ ọrụ. A chọpụtara na omenala onye na-amụ asụsụ, ọnọdụ ime mmụọ ya nakwa mgbagwoju anya sitere n'asụsụ ọ na-amụ, nke myiwere so n'otu n'ime ya na-ebutere ọmụmụ asụsụ Igbo ọgbatauhie. Na nchịkọta, a tụpụtakwara ụzọ dị iche iche e nwere ike isi gbochiri ọmụmụ asụsụ Igbo ọgbatauhie a. Ederede a ga-abara ndị nkuzi asụsụ Igbo na ụmụ akwụkwọ nnukwu uru.

References

Crystal, D. (1997). English as a global language. (2nd ed.). Cambridge: University

press.

Fromkin, V., Robert, R., Nina, H. (2003). An introduction to language. (5th ed.). Australia:

Thomson Wadsworth.

Garfinkel, H. (1984). Studies in ethnomethodology. Cambridge: Polity press.

Gramley, S. & Patzold, K. (1992). A survey of modern English. London: Routledge.

Gass, S. & Selinker, L. (2008). Second language acquisition: An introductory course (3rd

ed.). Mahwah, NJ: Lawrence Erlbaum. https://doi.org/10.4324/9780203932841.

Gerrit, J.N. (2015). Marianne Starren, in international encyclopedia of the social and

behavioral sciences. (2nd ed.).

Hartmann, R. & Stork, F.C. (1976). Dictionary of language and linguistics. London:

Applied science publishers.

Krashen, S.D. (1988). Second language acquisition and second language learning.

Prenti ce- Hall International.

Leech, G. (1981). Semantics: the study of meaning. Harmondsworth: Penguin Books.

Lunenburg, F.C. (2010). Communication: The process, barriers, and improving

effectiveness. Schooling, I.

Macdonald, A.M. (1977). Chambers twentieth century dictionary. Bath: Pitman press.

Mbah, B.M., Mbah, E.E., Ikeokwu, E.S., Okeke, C.O., Nweze, I.M., Ugwoona, C.N.,

Akaeze, C.M., Onu, J.O., Eze, E.A., Prezi, G.O., & Odii, B.C. (2013). Igbo Adị:

Igbo-English, English-Igbo Dictionary of linguistics and literary terms.

Nsukka: University of Nigeria Press.

Miao, R. (2015). In international encyclopedia of the social and behavioral sciences.

(2nd ed.).

Ọkaasụsụ Igbo. Igbo Metalanguage. (1985). Incorporating Recommendations of the Igbo

Standardardisation Committee of the Society for promoting Igbo language and

culture (otu iwelite asụsụ na omenala Igbo). NIGERIA.

Pranita, K. (2003). SKM's J.M. Patel college, Goregaon chapter No 5. INTERVIEWS

Mrs. Pranita Kamath. University of Mumbai.

Richards, J.C & Schmidt, R. (2002). Longman dictionary of language teaching and

applied linguistics. Essex, England: Pearson Education.

Second language. (2013). Na The Collins Dictionary. E wetere ya na

http://www.Collinsdictionay.com.

Shraddha, B. (2018). "Semantic barriers of communication." Na Businesstopia, January 10,

https://www.businesstopia.net/communication/semantic- barrierscommunication.

Udemmadu, T.N. (2018). Ọmụmụ nghọtaokwu (sematiks). Onitsha: Durability press .

Wikipedia. (2006). "Language Barriers".

en.wikipedia.org/wiki/user. Language Barriers

Downloads

Published

2025-01-27