“MBỤRỤ” NDỊ IGBO JI EZIPỤTAIZU OHI
Abstract
Ụmịedemede Nchọcha a lebara anya na mbụrụ metụtara ajọ ndụ gbasara ‘izu ohi’. Nwanchọcha chọrọ ịchọpụta mbụrụ dị iche iche ndị Ịgbo ji ezipụta ‘izu ohi. Ọtụtụ ndị mmadụ emeela nchọcha gbasara izu ohi mana o nwebeghị ihe emerela na ya dịka o siri metụta amụmamụ ncheke. Ebumnuche nwanchọcha bụ iji amụmamụ ncheke chọpụta mbụrụ dị iche iche ndị Igbo ji ezipụta izu ohi. A gbakwara mbọ nyochaa mbụrụ ndị ahụ a chọpụtara iji chọpụta ihe ntụnyere ndị ahụ bụ ihe nhụrụnanya e jiri gosipụta nghọta nhụrụnuche. Atụtụ nwanchọcha gbadoro ụkwụ were mee nchọcha ya bụ atụtụ njirimee. Usoro a gbasoro were nweta ngwa ntụcha ụfọdụ ndị ahụ bụ site na mkparịta ụka nwanchọcha na ụfọdụ ndị Igbo mere; ya na ihe nwanchọcha maara dịka nwaada Igbo. Nwanchọcha nwetakwara ngwa ntụcha site n’ịgba ụfọdụ ndị okenye ụfọdụ ajụjụ ọnụ. Ụdị mbụrụ ndị a chọpụtara bụ ndị a: agụ mbu, aka ntụtụ,ágúchá ńkwū/mburi ngwere, abalị dị égwú, ime aka ńábó, àghùrú, o ji abalị eje, abalị dị égwú, omekome, ò jì égbé, èkpèrímàá, nkwọ mmụọ, ndị pụrụm nwerǝ. Nwachọcha lebakwara anya chọpụta ụdịmbụrụ nke mbụrụ ndị ahụ a chọpụtara dabara n’ime ya. Ha gụnyere ndị a: mbụrụ keechiche, nnọrọonwe, mmepụta na nke ngwakọ.References
Agbedo, C. U. (2015). General linguistics: historical and contemporary
perspectives. Nsukka:KUMCEE-Ntaeshe Press Inc.
Akpamgbo, C.O. (ọhz). African indigenous laws. Nsukka: Institute of African
Studies, University of Nigeria, Nsukka.
Anọzie.C.C. (2003). Igbo kwenu. (akụkọ na omenala ndị Igbo). Enugu:
ComputerEdge Publishers.
Appiahene-Gyamfi, J. (2003).“Urban crime patterns in Ghana: The case of
Accra”.Journal of criminal justice, 31, 13-23.
Basden, G.T. (2006). Among the Ibos of Nigeria. Gloucestershire:
NonsuchPublishing.
Belson, W.A. (1975). Juvenile theft: The causal factors. London: Harper & Row.
Beredugo, E. Y. (2003). “Notes on robbery in financial institutions and counter
measures”. Na P. Keku & T. Akingbade (ọhz.). Dangerous days and
savage nights: counteringthe menace of armed robbery in Nigeria.
Bloomington: Indiana, Ist Books Library.
Crystal, D. (2008). The Cambridge encyclopaedia of language.
Cambridge:Cambridge University Press
Ezeomeke, S. O. (2004). Igodo nghọta ụtọ asụsụ Igbo. Enugu: Easy quality
PressFederal Republic of Nigeria, (2001).National Youth Policy and
Strategic Plan of Action, Abuja.
Ibeh, F. U. (2017). “Ntụle mbụrụ metụtara nzuzu na nsirihụ ndị Igbo na ndị
Bekee”. Ngụpụta semịna PhD, Mahadum Nnamdị, Ọka.
Igbo, E. U. M. (2001).“Nigeria’s armed robbery problem. Na R. Apollo
(ọhz.).Social problems in Africa: New visions. Westport: Praeger
Publishers.
Igbo, E.U.M. (2007). Introduction to criminology. Nsukka: University of
NigeriaPress.
Igbo, E.U.M. and Ugwuoke, C.O. (2013). “Crime and Crime Control in
TraditionalIgbo Society of Nigeria”. Developing Country Studies, 3
(13), 160-167.
Iherue, S. O. (2011). Ihe ndị na- ebute ajọ akparamagwa na ihe ndị ọ na-eweta
n’alaIgbo. University of Nigeria, Nsukka.
Kazdin, A, E. (1995). Conduct disorders in childhood adolescence (2nd
ed.).Thousand Oaks, C. A: Sage Publishers.
Lakoff, G. (1987). Women, fire and dangerous things: What categories
revealabout the mind. Chicago:University of Chicago Press.
Lakoff, G. & Johnson, M. (1980). Metaphor we live. Chicago: Chicago
UniversityPress
Matthews, R. (2002). Armed robbery. Devon: Willian Publishing.
Mbah, B. M; Mbah, E. E; Ikekọnwụ, E. S; Okeke, C. O; Ugwuọna, C. N;
Akaeze,C. M, Onu, J. O; Eze, E. A; Prezi, G. O & Odii, B. C (2013).
Igbo adị. Enugu: University of Nigeria Press.
Ndimele, O. M. (1999). Semantics and the frontiers of communication (2nd
ed.).
Port Harcourt: University of Port Harcourt Press.
Nwalọzie, C. J. (2007) “Armed robbery in the political economy of Nigeria: A
systemic failure of control”. Na G. N. Alaribe & M. E. Ohajunwa
(ọhz.), Gift and struggle: Trajectories of the christian life in Nigeria.
Owerri: Assumpta Press.
Ogbodo, K. (2012). Trends in criminal activities. Enugu: University of Nig. Press.
Olujinmi, A. (2005) “Keynote Address” NaThe national summit oncrime and
policing in Nigeria: Challenges and options, Lags: Network on
Police Reforms in Nigeria.
Olisa, M. D. (1972). Taboos in Igbo religion andsociety in West Africa religion
II.Nsukka University of Nigeria Press
Omachonu, G. S. (2011). “Semantics”. Na G. S. Omachonu (ọhz.). Nsuk texts in
general linguistics. Vol.1. Enugu: Rossen Publications.
Oputa, C.A. (1975). “Crime and Nigerian society”. Na T.O. Nwabara, S.N.
&Reid, J. B., & Patterson, G. R. (1976). “The modification of
aggression and stealingbehaviour of boys in the home setting”. Na E.
Ribes-Inesta & A. Bandura (ọhz.), Analysis of delinquency and
aggression New York: Wiley & Sons. ihu 123-146.
Richard, N. (2018). The different types of metaphor. Thought co. Ọwa ududo,
Mee6, 2018.
Sampson, R. J. & Laub, J. H. (1993). Crime in the making: Pathways and turning
points through life. Cambridge, MA: Harvard University Press.
Udemmadụ, T.N. (2018). Ọmụmụnghọtaokwu (semantiiks). Onitsha:
DurabilityPress.
Umeọdịnka, A. U. (2017). “The tonal patterns of inventives in Umuchu
dialect”.N’Igbo language studies 2(1). ihu 85-98.
Umezi, P. I. (2019). “Nnwemagba oge na oke ala n’ilu Igbo na