NTỤCHA IWU METỤTARA MMEKỌRỊTA MMADỤ NA IBE YA N'OMENALA IGBO
Keywords:
Omenala, Ọdịnala, Nkwenye, Mmekọrịta na Iwu.Abstract
Ụmị Mmekọrịta mmadụ na ibe ya bụ ihe dị ezigbo mkpa n'usoro obibi ndụ ndị Igbo. Ọ bụ nke a mere ndị Igbo ji ekwu okwu na-asị, "onye aghala nwanne ya".Nchọcha a bu n'uche ịchọpụtagasị iwu omenala ndị ahụ metụtara mmekọrịta mmadụ na ibe ya n'ala Igbo. E jiịgba ajụjụ ọnụ nke a gbara ndị okenye nwoke na nwaanyị ndị nọ n'etiti mgbamafọ iri anọ na ise ruo iri asaa nweta njatụle nchọcha a. A gbadoro ụkwụ n'atụtụ mmekọrịta mmadụ na ibe yakọwasịa ihe ndị a chọpụtara. Nchọpụta nchọcha a gosiri na iwu omenala Igbo ndị metụtara mmekọrịta mmadụ na ibegụnyeremmadụ na nwunye nwanne ya inwe mmekọ edina, nwanne na nwanne inwe mmekọ edina, ịdakpo nwaanyị n'ike, igbu ọchụ, ibu/ịkpa nsi , nwaanyị ịtụ di ya n'ala, nwaanyị nọ na mkpe ịtụrụ ime na ịlụ ọgụ n'ahịa. Nchọcha a ga-enyere ndị ntorobịa nana-amaghị iwu omenala Igbo ndị a aka ịmata ha mazereha iji gbanahụ ntaramahụhụ na-esi na mmebi iwu ndị a apụta.Ọchọchatụrụ aro ka ụlọ akwụkwọ n'ogo sekọndịrị ukwu na mahadum niile dị n'ala Igbo webata ọmụmụ iwu omenala Igbo n'usoro ihe ọmụmụ ha.References
Abayomi, S. (2005). Advertising practices in Nigerian legal and professional regulations. In S. Okunna (Ed.),Teaching Mass Communication. Enugu: New Generation Books.
Akpulu, E.(2021). Ostracism in Agulu: A Guide to Code of Conduct.Igiriri: A Multi-Disciplinary Journal of African Studies. Vol.1, Issue 1August 2021. ihu 84 ruo 102.
Amadi, E. (1982).Nigerian Cultural Disposition. Ibadan: Heinemann Educational Books.
Anowia, E, Ejim, S. & Anozie, O. (2020).African Traditional Religion and Crime Control in Igbo Traditional Society: Challenges in the 21st Century Nigeria. Nsukka Journal of Humanities. Vol. 28, No.1. ihu 44 ruo 61.
Anscombe, E. (2001). Natural Goodness. Cambridge: Cambridge University Press.
Callinicos, A. (1999). Social theory: A historical introduction. New York, NY: University Press.
Clammer, J. (2012). Cultural development and social theory: Towards an integrated social development. London, England: Zed Books.
Craig, C. (2002). Classical sociological theory. Oxford, England: Wiley-Blackwell.
Ekwealor, C. (2013). Omenala na ewumewu Igbo. Onitsha, Nigeria: Africana First Publishers Plc.
Ezeuko, R. (2009). Ewumewu, Omenala Ofufe na Nkwenye ndị Igbo. Onitsha: Elukokwa Publishers.
Gale, T. (2006). Sidgwick, Henry (1838–1900). In Encyclopedia of philosophy. Retrieved from http://www.encyclopedia.com#
Gladys, I. U. (2016). Ọmụmụ omenala Igbo na ngalaba GS nke mahadum Ọka: Uru na olileanya ya nye ndị ntorobịa. Mgbakọbịa Journal of African Studies. 6 (1). (ihu 56 ruo 82).
Harrington, A. (2004). Modern social theory: An introduction. Toronto, Canada: Oxford University Press.
Ifeakor, C. & Ndubuisi, F.(2023). A philosophical investigation on the worship of sacred trees and Eco-spirituality in Nigeria. Nnadiebube Journal of Philosophy. Vol.6 (1). ihu 123 ruo 137.
Igwe, O. (2022). Jurisprudential exposition of court system under Igbo laws and custom E wepụtara na Septemba 25, 2024, site na https://www.research.net/publication/370266517
Isidienu, I. C. (2021). Justice and Social Control in the Traditional Igbo Society. Awka: FAB Educational Books.
Isidienu, I. C. (2020). The traditional agencies of justice. Oracle of Wisdom: Journal of Philosophy and Public Affairs. Retrieved October 11, 2025, from http://www.acjol.org. ihu 201 ruo 216.
Katan, D. (2004). Translating cultures: An introduction for translators, interpreters and mediators. London, England: Routledge.
Lantolf, J. (2000). Sociocultural theory and the genesis of second language development. Oxford, England: Oxford University Press.
Macionis, G., & Linda, M. (2010). Sociology (7th Canadian ed.). Upper Saddle River, NJ: Pearson Education Inc.
Mba, B. M. (2018). Nsara uche, nzubere ọnọdụ na akara aka (metal space domain construction) [Inaugural lecture]. Nsukka, Nigeria: University Press.
Narveson, J. (1998). The libertarian idea. Philadelphia, PA: Temple University Press.
Ndubuisi, E. (2010). Totemism in Igbo-African Society and the preservation of the ecosystem. Ihu 133 ruo 149. E wepụtara na Oktoba 4, 2024 site na http://acjol.com
Njemanze, P. O. (2007). The adjudication process. In K. Faluyi & L. C. Dioka (Eds.), Nigerianheritage: The Igbo culture. ihu 118 ruo 124. Lagos, Nigeria: Rebonik Publishers. Nnadiebube Journal of Philosophy, 3(1). E wepụtara na Febụwarị, 2025 site na http://www.nigerianjournalsonline.com/index.php/NJP/article/view/138/133
Nweke, O.(2025). Relevance of Totemic Creatures to AfricanTraditional Religion. SIST Journal of Religion and the Humanities. Vol. 5(1).
Nwobodo, R. E. E. (2024). Jurisprudence in Traditional Igbo Society and The Court of Social Media: A Comparative Analysis. ISRG Journal of Arts, Humanities and Social Sciences, 2(5) Ihu 451 ruo 460.
Obiwulu, A. (2007). The role of law in Nigerian democracy and global democracy [ Inaugral Lecture]. Awka, Nigeria: Nnamdi Azikiwe University.
Obodo, N. A. (2005). General principles of law. Enugu, Nigeria: Academy Publishers.
Ọgụejiọfọr, N., Ezeoliakụ, U., & Ilorah, A. (2015). Mmalite ọmụmụ asụsụ a usoro nkuzi
.
Okodo, I. (2006). Igbo traditional polity as the bedrock of Nigerian democracy. Journal Arts of and Humanities, ihu 37 ruo 45.
Onebunne, J. (2019). Omenala and omenachukwu in Igbo worldview: A philosophical equipoise. Nnediebube journal of philosophy 3(1) ihu 68 ruo 95.
Onebunne, J. (2024). Omenala and/or ekpemekpe in Igbo Weltanschauung. Nnamdi Azikiwe Journal of Philosophy, 15(1). ihu 20 ruo 34.
Onebunne, J., & Ezeako, S. (2025). Extremism in Igbo traditions and cultures. Nnediebube Journal of Gender Studies, 1(1).ihu 1 ruo 10.
Ọnwụejeọgwụ, M. (1981). An Igbo civilization: Nri kingdom and hegemony. London, England: Ethnographical Publishers.
Onyeno, S. K. (2025). Arụ na Nsọala n'Ụvụrụ na steet Enugwu. Unpublished M.A Dissertation from University of Nigeria Nsukka.
Onyeozili, E., & Obi, N. (2012). Social control in precolonial Igboland of Nigeria. African Journal of Criminology and Justice Studies (AJCJS), 6(1–2).ihu 29 ruo 43.
Ọraegbunam, I. M. (2010). The principles and practice of justice in traditional Igbo jurisprudence. OGIRISI: A new journal of African Studies. Vol. 6 ihu 53 ruo 85. DOl: 10.4314/og.v6iI.52335
Ọsọnwa, I. ( 2023). Taboos In Language Use Among The Igbo. Unpublished Ph.D Thesis at Abia State Universit, Uturu.
Sabani, M. (2018). Impact of Western culture on traditional African society: Problems and prospects. Oxford, England: Routledge.
Sanderson, C. (2010). Social psychology. Toronto, Canada: John Wiley & Sons.
Seidman, D. (2016). Contested knowledge: Social theory today. Toronto, Canada: John Wiley & Sons.
Soroibe, C. (2020). Mystical Animals In Igbo Culture. Unpublished Ph.D Thesis at Abia State University, Uturu.
Ugbòr, G., & Onyegịrị, C. (2024). Nkuzi mmeremme Omenala akpamoke ndị Igbo na Ụzọ Nkwalite Ikikere Ụmụ Nwaanyị Nweta Ebumnobi Mba Ụwa N'ọnọdụ Abụm Nwaanyị N'oge Senchuri Iri Abụọ na Otu. EBSU Journal of Humanities.14(4) ihu 168 ruo 176.
Umeodinka, B. (2020). The social theory of culture. In B. M. Mba (Ed.), Theories of culture and translation. Ihu 54 ruo 67. Enugu, Nigeria: University of Nigeria Press
Umeọgụ, B. (2012). Igbo African legal and justice system: A philosophical analysis. Retrieved from http://www.sciro.org/journal/ojpp
Vygotsky, L. (1978). Mind in society: Development of higher psychological processes. Cambridge, MA: Harvard University Press.